You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Ndị chekwa Imo steeti sị m esola ndị otu m mee ngagharịiwe' - Onyeisi ndị Pensioners
Mgbe e biputara ya
Onyeisi ndị lara ezumike nka n'Imo steeti ekwuola na ndị nchekwa steeti si ya esola ndị otu ya mee ngagharịiwe maka ụgwọ eji ha.