You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Okechukwu Obioha: Ọ gaghị abụ oge o ga-erute ndị Ọwụwa Anyanwụ, a sị na ọ gaghị abụzi 'zoning'
Mgbe e biputara ya
Onye nchịkọta otu 'Southeast for President 2023' bụ Okechukwu Obioha kwuru na ọ bụghị ndị mpaghara ndị ọzọ werecha oke ha ịnọ n'ọkwa onyeisiala, o rue oge ọ ga-erute ndị Ọwụwa-Anyanwụ, e kwuwe okwu na agaghị enwekwa 'zoning' ọzọ.
Obioha kwuru nke a mkparịtaụka ya BBC igbo nwere n'ekwentị ụbọchị Wenezde.
Gee ya n'uju: