Ngozi Chukwuani, nwaanyị di ya tụrụ ịga n'ụkwụ ekwuola ihe butere nsogbu a

Mgbe e biputara ya

Ngozi kwuru na di ya bụ Uchenna tụrụ ya ịga ka o bochara ya ebubo na ọ bụ ya kpọrọ ndị ụlọọrụ na-ebu agha megide ọgwụ ike bụ National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA), ka ha bịa kpụrụ ma kpọchie ọyị ya nwaanyị.