Imo State Politics: E nwere APC abụọ n’Imo Steetị?
Mgbe e biputara ya
Oku na-ekpo ugbua n’otu APC dị n’Imo steeti dịka mmadụ abụọ pụtara ikwu na ọ bụ ha bụ onyeisioche otu ahụ.
Dan Nwafor na Marcellinus Nlemigbo e ji Macron mara na-ekwusi ike na ọ bụ ha ka ahọpụtara ịnọ n’ọkwa ahụ.
Nwafor gwara BBC Igbo na mkparịtaụka na ọ bụ ndị otu ahụ mere ntuliaka họpụta ya ebe Nlemigbo na-akọwa na achụrụ Nwafor n’ọkwa ahụ maka ịkatọ ndị isi patị ahụ.
Lee okwu ha n’uju ka ị mara nke bu eziokwu na ya bụ ihe.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: