Kingdom Okere: Ihe mere m ji kpụpụ Uzodinma ụlọikpe ọzọ maka okwu ntuliaka 2019

Aha onyonyo, Kingdom Okere: Ihe mere m ji kpụpụ Uzodinma ụlọikpe ọzọ maka okwu ntuliaka 2019
Mgbe e biputara ya

Kingdom Okere nke RAP kọwara ihe mere o jiri gbaa Gọvanọ Imo Steeti bụ Hope Uzodinma akwụkwọ ụlọikpe ọzọ maka ntuliaka 2019.