You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe pụtara na nzụkọ udo ndị Ipob, Ohaneze na Ohaneze General Assembly nwere
Mgbe e biputara ya
Ohaneze na ndị otu Indeginous People Of Biafra (Ipob) akọwala ka ha siri kpee udo dịka Mbazulike Amechi kpọrọ otu abụọ a nzụkọ na bee ya.
Ọ bụ maka iwu Nnamdi Kanu nyere ka ndị Ipob ọbụla hụrụ Mazị Nnia Nwodo tụọ ya okwute.