Oteela ndị otu nzuzo ji na-enye anyi nsogbu n'Oba - Onyeisi nzukọ n'Oba

Mgbe e biputara ya

Onyeisi nzukọ Oba nke Bekee kpọrọ "President General" tinyere ọnụ n'okwu Nnamdi kanu kwuru ụnyaahụ banyere mwakpo a wakporo ndị Ipob na-eme ọgbakọ n'obodo ahụ ụbọchị ụka.

Clifford Elenu sị na ihe ụmụ ntọrọrọbịa ụfọdụ a na-eche na ha bụ ndị otu nzuzo mere n'Oba ụbọchị Ụka jọgbụrụ onwe ya.

Gee ya ntị n'elu.