National Consultative Front: Pat Utomi akọwaala ihe dị n'ime ya
Mgbe e biputara ya
BBC gbara Pat Utomi ajụjụ ọnụ maka 'National Consultative Front' bụ otu ọhụrụ ha chọrọ ihibe.
O kwuru na ya bụ otu were ọtụtụ mmadụ si ebe dị iche iche na Naịjirịa.
Utomi sịkwa na ha tụrụ anya ịhazigharị usoro ọchịchị na Naịjirịa.
Gee ya ntị n'uju ebe a:
Akụkọ ndị a ga-amasị gị: