Covid-19 testing:UNTH Enugu amalite ọrụ dịka ebe nnyocha ọrịa Coronavirus

Mgbe e biputara ya

UNTH Enugwu ebidola ọrụ ụbọchị Monde dịka ebe nke abụọ a na-eme nnyocha coronavirus n'mpaghara Ọwụwa-Anyanwụ Naijiria.

Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Nkọwa foto, Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Ebe nnyocha coronavirus n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Nkọwa foto, Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Igwe e ji eme nnyocha
Nkọwa foto, Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Ndi ọrụ 'lab'
Nkọwa foto, Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Nkọwa foto, Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Nkọwa foto, Ebe nnyocha coronavirus e hiwere ọhụrụ n'ụlọọgwụ UNTH,Enugwu
Ndị ọrụ ahụike
Nkọwa foto, Osote onyeisi ụlọọgwụ UNTH,Enugwu bụ dọkịnta Val Ugwu, dugharịrị BBC ga nletaebe a na-eme nnyocha n'Ituku Ozalla Enugwu