Abia state politics: Ihe mere m ji wụpụ n'APGA nakwa pati m ga-abanye - Alex Otti

Mgbe e biputara ya

Alex Otti zọbụrụ ọkwa gọvanọ n'Abia steeti gwara BBC Igbo ihe mere o ji si na pati All Progressives Grand Alliance (APGA) ọ nọbụ na ya pụọ.

O kwuru na mgbe oge ruru na ọ ga-agwa ụwa niile patị ọzọ ọ na-aga.

Gere ya n'uju n'ihe nkiri a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: