Abịa state roads: “Ngwa ngwa a rụrụ ụzọ, a ga-enwe mmepe akụnaụba.”

Aha onyonyo, 'Ngwa ngwa a rụrụ ụzọ , aga enwe mmepe akụnaụba'
Mgbe e biputara ya

Ụkọchukwu na-achịkọta ụka Metọdist nke 'Ụmụogele Circuit' dị na dayọsis Aba-East bụ Acha David Okechukwu, kọwara BBC Igbo ihe mere ya na ndị ụka ya gaa tie mkpu maka ọnọdụ okporoụzọ Ohanku n'Aba.