You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Majek Fashek: Etu o si nwụọ na ihe ndị ị na-amaghị maka ya
Mgbe e biputara ya
Onye nhazị ọrụ Majek Fashek bụ Omenka Uzoma agwala BBC etu otiegwu ukwu ahụ si nwụọ na mba Amerịka.
Gere ihe o kwuru n'uju ebe a.