Coronavirus in Nigeria: Ihe mere o ji dị mkpa ime nnyocha maka coronavirus

Mgbe e biputara ya

Ihe onyonyo a na-egosi usoro na ụzọ dị iche iche esi enyocha maka ọrịa coronavirus.

Ọ ga-ekuziri gị ihe mere o ji dị mkpa na ị mere nnyocha ma ọ bụrụ na ị na-egosipụta njirimara ya bụ ọrịa.