Covid-19 n'otu nkeji: Facemask ọ na-egbochi mbute coronavirus?
Mgbe e biputara ya
Nwaane na ikpu 'Face Mask' enyeghị gị ohere ka ị na-adakpu n'etiti ndị mmadụ etu o si sọọ gị.
Azụ anyị ga-atụpere gị taa bụ ka inyochaa akụkọ ọbụla ịnụrụ tupu ikesa ya.

