You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Lock down in Nigeria: Lekwa ka ndị Enugu si nabata ihe ndị China nyere ha
Mgbe e biputara ya
Nwanne dị na mba!
Nke a bụ ihe mere n'Enugu nso nso a ebe ndị China buru akụrụngwa dị iche iche bugara ndị Enugu steeti ka ha wee chụọ nje coronavirus ọsọ ụkwụ eru ala.
Lee ya n'ihe nkiri a.