Coronavirus awareness: Etu ndị Enugwu si echekwa onwe ha maka nje a

Aha onyonyo, Etu ndị Enugwu si echekwa onwe ha maka nje coronavirus
Mgbe e biputara ya

Ngalaba na-ahụ maka ahụike mbaụwa bụ nke Bekee kpọrọ "World Health Organisation" ka na-etikwa mkpu sị na ọ bụ ịkwụ na nchụkwa bụ out ụzọ dị mkpa n'ọnọdụ igbuso nje coronavirus agha ma gbochie ya ifesa mmadụ.

Ihe anyị mere n'akụkọ a bụ ịga Enugwu, bụ isi obodo Enugwu steeti, ga chọpụta ma ndị mmadụ amaka nke ekwe na-akụ.

Kirie ya n'elu.

Akara ntụ-ntụ
coronavirus
coronavirus branding