Coronavirus Lock Down: 'Etu m si ebi ndụ m na London kemgbe mmachi ngagharị malitere'
Mgbe e biputara ya
Dịka a si ndị mmadụ n'ọtụtụ ebe n'ụwa ugbua nọrọ b'ụlọ iji hụ na-akwụsịrị mbawanye coronavirus, Duchess Nnenna nọ London gosiri etu ha Jiri ebi na London.
Ọ sị na ya na-agba mbo ịhụ na ha rụpụtara ihe anya na-ahụ kwa ụgbọchị.
Lee ka o si kwụrụ.

