You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ama m na chim ga-enye m di nke m - Nwaanyị lụru di na nka
Mgbe e biputara ya
Foto alụmdi na nwunye Nwobi Nwatoka wuru ewu ọfụma na soshal midia ka ọtụtụ mmadụ na-ada ebube etu okenye si wee na-alụ di na nka.
Nwobi kowara ije ya na mkparịtaụka, ọkachasị ihe mere o jiri nọruo etu ọ nọrọ tupu ọ lụọ di.
Lee akụkọ n'ihe nkiri nọ n'elu.
Ndị mere akụkọ a bụ Chiagozie Nwonwu na Nnamdi Agbanelo.