Imo state: Etu Ekeresimesi n'ọchịchị Ihedioha si dị iche na nke Rochas

Aha onyonyo, Ekeresimesi oge ọchịchị Rochas ọ ka nke Ihedioha mma?
Mgbe e biputara ya

N'ime ihe nkiri a, ndị Imo steeti na-ekwu ihe di iche n'Ekeresimesi n'oge ọchịchị Rochas Okorocha na n'oge nke Chukwuemeka Ihedioha na-achị ugbua.

Ha kwuru na ọchịchị Okorocha ka nke Ihedioha akpọtụ akpọtụ.

Mana ụfọdụ n'ime ha kwuru na nke Ihedioha akpọtughị n'ihi na ọ ka na-achọ iruzi ihe ndị mebiri emebi.

Akụkọ ndị ga-amasị gị