Eri Festival: Ihe mere Oriri Eri ji ewu ewu

Aha onyonyo, Oriri Eri n'Aguleri: Ihe mere Oriri Eri ji ewu ewu
Mgbe e biputara ya

Oriri Eri 2019 kpọtụrụ akpọtụ zụọ azụọ.

Oriri Eri 2019 kpọtụrụ akpọtụ zụọ azụọ.

Dịka ọ dị na mbụ, nke afọ a kporo ọkụ nke bụ na ọtụtụ si mba ofesi bịa ya bụ mmemme.

Nke a bụ akụkọ Uche Nwa Michael si mba Pakistan lọta maka ya bụ emume.

Uche kwuru ihe mere o ji si mba Pakistan lọta.

Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Chukwudi Okereke, Chiemela Peters Mgbeahuru

Akụkọ ga-amasị gị

Dịka ọ dị na mbụ, nke afọ a kporo ọkụ nke bụ na ọtụtụ si mba ofesi bịa ya bụ mmemme.

Nke a bụ akụkọ Uche Nwa Michael sị mba Pakistan lọta maka ya bụ emume.

Uche kwuru ihe mere o ji si mba Pakistan lọta.