You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Igbos in UK: Lekwa ka ndị Igbo bi na Liverpool si emepụta omenaala Igbo
Mgbe e biputara ya
Igbo na-atụ ilu sị na 'onye aghaala nwanne'. Nke a bụ ihe ụmụafọ Igbo bi na Liverpool na-eme iji hụ na omenala Igbo ga-adị.
Ọ bụkwa etu a ka ndị Igbo bi na Liverpool dị na mba Uk si nọkọrịta ụbọchị ha mere mmemme omenaala.
Kirie ya ma gwa anyị ka obi dị gị n'elu soshal midia.