Etu ụlọ aja si dagbuo ụmụaka atọ n'Ebonyi

Aha onyonyo, Etu ụlọ aja si dagbuo ụmụaka atọ n'Ebonyi
Mgbe e biputara ya

Ụlọ Mazi Sunday Okereke na ezinaụlọ ya bị n'obodo Akaeze dị n'Ebonyi steeti bụ nke dagburu ụmụ ya atọ n'ụbọchị mbụ nke ọnwa Nọvemba a ka nnukwu mmiri zochara.

Ndị ezịnaụlọ Okereke nakwa ndị Akaeze niile ji anya mmiri were kwuo na ụdịrị ọdachi ahụ emebeghi na be ha mbụ.

Lee ihe BBC Igbo hụru n'ebe ahu;