Anyị chọrọ ka gọọmenti mee Airpeace ụgbọelu Naijiria- Osote Onyeisi Ụl

Aha onyonyo, 'Ihe mere anyị ji chọọ ka gọọmenti mee Airpeace ụgbọelu Naijiria'
Mgbe e biputara ya

Osote Onyeisi Ụlọomeiwu Anambara steeti kọwara BBC ihe mere ha jị chọọ ka gọọmenti mee Airpeace ụgbọelu ala Naijiria.