Ihe ndị uweojii kwuru maka ụmụnwaanyị a tọgburu na Pọthakọt

Aha onyonyo, Ihe ndị uweojii chọpụtarala maka ụmụnwaanyị a tọgburu na Pọthakọt
Mgbe e biputara ya

Ndị uweojii akọwaala ihe ha chọpụtarala maka ndị na-atọgbu ụmụaghọghọ n'ụlọ oriri na nkwari.