Toilet Posture: Lee ka ị ga-esi ga mposi ọfụma na-achịghị nsị
Mgbe e biputara ya
Igbo na-ekwu na ihe ọbụla dị mma omume kwesiri ka e mee ma ya kapịa ya ọnụ.
Etu a ka ọ dịkwa gbasara ị ga-mposi. I mana o nwere ka ị ga-esi nọdụ ala ga mposi, ahụ adị gị mma?
Nwekwara ka ị ga-esi ga ya, ọ ghasaa gị ahụ.
Nwanne kirie ka ị ga-esi nyụpụ nsị ọfụma na-enweghị nsogbu dịka ịchị isi na ndị ọzọ.