South Afrịka Killings: "M na di m na ụmụ atọ anyị na-agbalaga"

Aha onyonyo, South Afrịka Killings: "M na di m na ụmụ atọ anyị na-agbalaga"
Mgbe e biputara ya

Otu nwaanyị kpọ ezinaụlọ esi mba Saut Afrịka agbalaga Naịjirịa ekwuola na ọ bụ oke mkpagbu na-eme n'obodo ahụ na-achụlata ha.