Etu ụzọ si Enugwu gawa Owerre dị
Mgbe e biputara ya
Ka mkpu na-ada maka ọnọdụ ụzọ si Enugwu gawa Owerre, nke mere ka ndị mmadu na-anọrụ elekere anọ n'ụzọ ha kwesiri ịnọ ọkachasị elekere abụọ na ọkara, BBC Igbo gara gbaa ya anya.
Ihe onyonyo a gosiri ihe anyị hụrụ ebe ometụtara ụzọ mebiri emebi.