Nigeria's debt burden: A naghị ama ihe ndị na-achị achị ji ego ha bitere eme- Chizea

Aha onyonyo, Nigeria's debt burden: A naghị ama ihe ndị na-achị achị ji ego ha bitere eme- Chizea
Mgbe e biputara ya

Onye ọkachamara n'okwu akụnaụba bụ Boniface Chizea, kọwara ụzọ ụmụ Naijiria si eketa oke n'ụgwọ Naijiria jiga.