Enugu Flooding: Idemmiri na-achọ ịchụpụ ndị mmadụ n'ụlọ n'Obinagu

Aha onyonyo, Idemmiri na-achọ ịchụpụ ndị mmadụ n'ụlọ n'Enugu
Mgbe e biputara ya

BBC Igbo gara obodo Obinagu, Emene dị n'Enugwu steeti ebe idemmiri na-enye ndị bi ebe ahụ nsogbu.

Ndị obodo ahụ kwuru etu oke idemmiri a si emetụta ma ahịa ha na-azụ nakwa ebe obibi ha.

Gee ihe ha kwuru.

Akụkọ ga-amasị gị: