You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Enugu state: Gọọmentị sị anyị kpochapụ ebe ndị ntọrị na-ezo - Ndị na-asụ ahịhịa
Mgbe e biputara ya
BBC Igbo gara ebe a na-asụ ọhịa na-egbutu osisi n'ụzọ Four Corner, Akagbe Ugwu nakwa isi Ozalla, dị n'Enugwu steeti.
Gọọmenti Enugwu steeti kwuru na ihe mere ha ji asụ oke ọhịa ndị ahụ dịcha na mpaghara dị iche iche na steeti ahụ bụ iji mee ka ndị na-ezo ebe ahụ awakpo mmadụ ghara ịhụ ebe ha ga na-ezo.