You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Joe Igbokwe: Ịkpocha ọwa mmiri masịrị m
Mgbe e biputara ya
Joe Igbokwe bụ onye ahọpụtara dịka onye ndụmọdụ pụrụiche na gọọmentị Legọs steeti
Nke a mere na ụfọdụ ndị mmadụ malitere iji aha ya eme akaja
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere n'ekwentị, ọ sara ndị ahụ niile sị na ọrụ enyere ya masịrị ya
Gee ndụmọdụ o nyere ndị Gọvanọ ọwụwa anyanwụ ebe a.