You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Food vendor: Ndị mba ọzọ na-abọ nri m abọ karịa ndi Naịjirịa
Mgbe e biputara ya
Nwaada Gloria Anịegboka bụ onye na-esi ma na-ere nri na Saụt Afrịka kọwara etu o si malite njem isi nri ya.
Ọ kọwakwara ụdị nri ọ na-esi nakwa ihe mere ndị mba Afrịka ndị ji na-azụ ya ahịa karịa ndị Igbo maọbụ Naịjirịa.
Kirie ihe o kwuru ebe a: