You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Father Ejike Mbaka: Ndị na-ede akụkọ ụgha gbasara m ga-edeta abụmọnụ
Mgbe e biputara ya
Fada Ejike Mbaka agọrọla ụkwụ na aka na o soghị mee ngagharịiwe ndị fada ụka Katọlik mere n'Enugwu n'ụbọchị abụọ nke ọnwa Ọgọstụ 2019.
Mbaka bụ ụkọchukwu a ma ama na-elekọta Adoration Ministries Enugwu kwuru sị na ndị fada ibe ya emeghi ihe kwesịrị ekwesị.