Kpọọ 'Account officer' gị ma 'bank alert' gị edoghị gị anya- Chidi Udeogu

Aha nkeananụānụ, Kpọọ 'Account officer' gị ma 'bank alert' gị edoghị gị anya- Chidi Udeogu
Mgbe e biputara ya

Chidi Udeogu bụ ọkachamara n'ihe gbasara teknụzụgwara BBC Igbo ụzọ ụfọdụ e nwere ike isi ama ezigbo ozi ego si n'ụlọakụ na nke adịgboroja.