'Ọ bụrụ na edemede ozi i nwetara dị iche na nke ị na-enwetabu'
Mgbe e biputara ya
Onye ọkachamara n'ihe gbasara teknụzụ bụ Innocent Ọrji kwuru e nwere ike iji mkpụrụedemede ozi were mara nke bụ ezigbo ozi si ụlọakụ na nke adịgboroja.