Afor Iwollo Oghe Market Fire: Ọkụ erepịala ụlọahịa ndị mmadụ n'Obiagu
Mgbe e biputara ya
Ụlọahịa mmadụ 68 lara n'iyi n'ahịa dị n'Obiagụ n'Enugwu.
Lee ihe BBC Igbo hụrụ n'ebe ahụ.
Ụlọahịa mmadụ 68 lara n'iyi n'ahịa dị n'Obiagụ n'Enugwu.
Lee ihe BBC Igbo hụrụ n'ebe ahụ.