Elisabeth Ndubuisi Chukwu: 'Ogbugbu mmadụ dị elu na Sawụt Afrịka'
Mgbe e biputara ya
Ezeali Udeji Jonas bụ Onowu na-achịkọta ndị Igbo na Sawụt Afrịka tinyere ọnụ n'okwu ọnọdụ nchekwa na mba ahụ.
O kwuru na o nweghi onye bu ndị Igbo n'obi maka ogbugbu n'agbanyeghị na ogbugbu dị elu na mba ahụ.
Ọ dọkwara ndị na-akwado ịbịa aka na ntị sị ha kwadosie ike tupu ha abịa iji gbalahụ enweghi aka ọrụ.
Gee ihe o kwuru n'uju ebe a: