Basket Mouth: Ego bụ 'egwu e ji' n'ụwa anyi nọ

Mgbe e biputara ya

Kedụ ihe ị chọrọ ịjụ Basket Mouth I nwebeghị ohere ịjụ ya?

Ihe bụ ohere ị ga-eji nụ ka ọ na- asa ha.

Kirie ihe nkiri a ka ị mata.