Ụmụ Naịjirịa na-anwụ n'ọchịchị nchịgbu Buhari
Mgbe e biputara ya
Kenneth Udeze bụ ọnụ na-ekwuru otu jikọrọ otu ndọrọndọrọ ọchịchị anọghị na gọọmenti a kpọrọ 'CUPP' n'aha ịchafụ mabụrụkwa onyeisioche otu 'Action Alliance' si na " ọ bụghị eziokwu" na Buhari mezuru nkwa o kwere ụmụ Naịjirịa.
Udeze ọ sịrị "mmadụ ruru puku nari asaa bụ ndị nwụrụ n'ọchịchị nke Buhari."