You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
O nweghi onye megidere ndị aka azụ na Naịjirịa ka Buhari
Mgbe e biputara ya
Joe Igbokwe bụ odeakwụkwọ na mgbasaozi otu APC kwuru na Buhari mezuru ihe o kwuru.
O kwuru na "e kwube maka nchekwa, ọ bu ndị dara ntuliaka na-eme ihe ndị a ka o were dị ka onyeisiala amaghị ihe o na-eme."
Ọ gara n'ihu kwuo na "o nweghị onye rụrụ ọrụ megide ndị aka azụ na Naịjirịa dịka onyeisiala siri rụọ."