Africa Eye: Ihe mwute dịịrị ndị a hapụrụ

Mgbe e biputara ya

BBC Africa Eye mere nyocha n'otu mpaghara Kenya ebe ihe ruru mmadụ 70 kwụgburu onwe ha.

Ọtụtụ n'ime ndị nwụrụ n'afọ gara aga bụ ụmụnwoke.

Peter Murimi nyochara ihe kpatara ọdachi a ji eme.