Iwepụ 'fuel subsidy'ga-ebute ihe ịda oke ọnụ - Chizea

Aha onyonyo, Iwepụ 'fuel subsidy'Ọ ga-ebute ihe ịda oke ọnụ - Chizea
Mgbe e biputara ya

Ọkammụta n'ihe gbasara akụnaụba bụ Boniface Chizea kọwara na-uru dị n'iwepụ ego anagbwaakwunye na mmanụ ụgbọala.