Ụmụakwụkwọ Ebonyi tọrọ n'ofesi: Umahi na-akpụ nzọụkwụ Egwu n'ala gbasara agụmakwụkwọ

Aha onyonyo, Ụmụakwụkwọ Ebonyi
Mgbe e biputara ya

Na mkparitaụka BBC na ha nwere, ụfọdụ ụmụakwụkwọ Ebonyi steeti na-akwụrụ ụgwọ akwụkwọ torọ n'ala Bekee n'ihi ahụghị ego kọwara ije ha.

Gee ihe otu n'ime ha bụ Celestine Nwojiji kwuru n'uju: