Ojukwu: Ihe Elliot Uko nwere ikwu maka onye ọ na-eburu akpa

Mgbe e biputara ya

Elliot Uko bụ onye na-ebudoro Odumegwu-Ojukwu akpa ya oge ọ dị ndụ, kwuru na ọ bụ otu onye Igbo enweghị ike ichefu.

O kwukwara na Ojukwu ejighi Igbo kpaa ego, na ọ bụghị onye oke ọchịchọ.