You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Etu ndị Amerịka si eme ntuliaka
Mgbe e biputara ya
Nwaafọ Igbo aha ya bu Commander Ezu, zitere BBC ihe onyonyo gosiri etu o si gaa denye aha maka ntuliaka e mere n'Amerịka ụbọchị Novemba 6, 2018.
O gosiri etu ntuliaka ndi Amerịka si dịrị iche na nke ndị Naịjiria.
Kirie ihe onyonyo ya n'elu.