You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe mere eji gbuo Igwe ndị Ogbozinne
Mgbe e biputara ya
Otu onye obodo Ogbozinne Akpugo Nkanụ dị n'Enugwu Steeti na achọghị ka-akpọ aha ya kwuru na ọ bụ nsogbu dị n'etiti Igwe Steven Nwatu na ndị ọ na-achị butere ọnwụ ya.
Ọ kwuru na ọ bụ maka nghọtaghe dị n'ihiwe otu na-achịkọta obodo bụ 'Towu Union'.