You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Lee etu APC ji were ọgụ gbasa ntuliaka ha n’Enugwu
Mgbe e biputara ya
Ntụliaka ndị APC mere n'Enugwu bu ihe eji ọgu na mgba were me, nke mere ha jiri gawa ụlọikpe ịga mata onye ga-abụ onye ndu ha.
Ihe onyonyo a gosiri etu ya bụ ntụlị aka siri ga.
Cheta na
APC bụ otu n'ime patị ndọrọndọrọ ọchịchị kachasi buo ibu na Naịjirịa. Onnyeisiala na-achị Naịjirịa ugbua jiri ọkọlọtọ APC bata ọchịchị.