Ndị Igbo kwuputara ihe ha chere bụ 'Rectangle'
Mgbe e biputara ya
Ọtụtụ ụdịdị ndị Igbo na-akpọ ha na bekee. BBC gara ịchọpụta ma o nwere ihe ndị Igbo na-akpọ ha.
Otu n'ime ụdịdị ndị a bụ 'Rectangle' nke e ji ama atụ otu ihe dị.

Akụkọ ndị ga-amasị gị
