You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ndị oji ego achụ ego nyere ndụmọdụ dị mkpa
Mgbe e biputara ya
Ịmụ ọrụ ọbụla na-ewe ọtụtụ oge. Onwere ndị na-eji afọ ise, isi, asaa maọbụ iri amụ ọrụ.
Ndị oji ego achụ ego nyere ndụmọdụ gbasara ịhe mmadụ kwesiri ịma ma ọbụrụ na ọ chọrọ ịmụ ọrụ.
Lee onyonyo anyị ugbua.