Nigeria Independence Day: Kedụ ihe Ipob ga-amụta n'ụzọ Zikist Movement soro?

Aha onyonyo, Nigeria Independence Day: Kedụ ihe Ipob ga-amụta n'ụzọ Zikist Movement soro?
Mgbe e biputara ya

Mbazuruike Amaechi, otu n'ime mmadụ atọ ndị Zikist Movement fọrọ ndụ kwuru otu ha siri gbaa mbọ maka nnwereonwe Naịjirịa n'aka ndị ọcha.

Ihe o kwuru dị ka ụdị ihe na-eme taa emebuola mbụ na Naịjirịa.

O kwuru ụfọdụ ihe nwereike ịbara ndị mmadụ uru maka taa.

Amaechi kọrọ ka o

Lee ka o nwere ihe ole maọbụ ole ị ga-amụta n'okwu ya.

Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke na Vining Ogu